EVADO
Obuna agbakam mbo na-enye ezigbo ego I for dey ball by now Mbata mmemme, I go shut it down Gụọ my blessings one by one Obuna ịbụ nwoke dị easy I for no dey run up and down Owu for no dey hold me down Aka kwa m idi safe and sound My life for no hard obu na mpa mụ Bụtelu ike ka Arthur Eze Chukwu okike imem Eze Agam eji obi m niile fee gị efe I just want to say Ihe dị ibụọ, ọfụ mee Chụgide isi Benji till nkubie My labour will not be in vain Kam nu ise Nke onye na-eme ya, gazie Ọma dị njọ, ma mecha hammer zie Eze kụnie, Eze anọchie Lord, adim achọ na akpa onye ọzọ achọ m my own Mana erikwana nke gị rie my own Reason nji achu ego ka onye oli, enwem mouth to feed at home Ọ na-abụ, inwete igbarie Ego gị ana-elukwe home? Owu ite meriem na away match, Nkwechili ya ma anyị gbawa home Agbakam mbo bụ ego nri Out here most men na eput work adia eriwuzi nri No food for a lazy fella aburo onye mma ya na ere nri Ka ọ na-asọ ndị, at the same time malu na ọ na-ewe ndị Osondi owendi Ọwụtẹ m, mana onwero di Etolom with silver spoon Anyị rie in the morning, we skip afternoon (yeah) Agwa m my mom, agwa Na afufu anyị na-ata will end here I will take them off the street Legit ma ọ bụ illegit I'ma put my brothers on Just wait till I reach I go win Ọkụ m nụywa mgbanye gasoline Ma okwero iba ma ete ya vaseline I can't be slow ka onye nulu Benylin Ọ dị m n’arụ ka Merlin Obuna agbakam mbo na-enye ezigbo ego I for dey ball by now Mbata mmemme, I go shut it down Gụọ my blessings one by one Obuna ịbụ nwoke dị easy I for no dey run up and down Owu for no dey hold me down Aka kwa m idi safe and sound My life for no hard obu na mpa mụ Bụtelu ike ka Arthur Eze Chukwu okike imem Eze Agam eji obi m niile fee gị efe I just want to say Ihe dị ibụọ, ọfụ mee Chụgide isi Benji till nkubie My labour will not be in vain Kam nu ise Nke onye na-eme ya, gazie Ọma dị njọ, ma mecha hammer zie Eze kụnie, Eze anọchie
Found an error in these lyrics? Submit a correction
By Now - EVADO
Promise Land
Album: Promise Land
Genre: Hip-Hop/Rap
Year: 2026
